• 20 Dec, 2025

Igbochi Imegide Umunwanyi Ajadu

Igbochi Imegide Umunwanyi Ajadu

Otu aga esi wee nyere aka gbochie mmegide umunwanyi ajadu dika inara ha ala ha maka na di ha anwoula, oru diri onye obula akachasi otu ndi kwuru onwe ha ana akpo NGO, nakwa ihe umunwanyi ajadu na onwe kwesiri ime iji gbochie mmegide ndia